Matiu 9:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 Ma, lee! otu nwaanyị na-arịa ọrịa oruru ọbara+ kemgbe afọ iri na abụọ bịara ya n’azụ wee bitụ ọnụ ọnụ uwe elu ya aka;+ Luk 8:43 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 43 Otu nwaanyị, onye na-arịa ọrịa oruru ọbara+ kemgbe afọ iri na abụọ, bụ́ onye na-enwebeghị ike inweta onye ọ bụla ga-agwọ ya,+
20 Ma, lee! otu nwaanyị na-arịa ọrịa oruru ọbara+ kemgbe afọ iri na abụọ bịara ya n’azụ wee bitụ ọnụ ọnụ uwe elu ya aka;+
43 Otu nwaanyị, onye na-arịa ọrịa oruru ọbara+ kemgbe afọ iri na abụọ, bụ́ onye na-enwebeghị ike inweta onye ọ bụla ga-agwọ ya,+