Matiu 9:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 Ma, lee! otu nwaanyị na-arịa ọrịa oruru ọbara+ kemgbe afọ iri na abụọ bịara ya n’azụ wee bitụ ọnụ ọnụ uwe elu ya aka;+ Mak 5:25 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 25 E nwere otu nwaanyị nke na-arịa ọrịa oruru ọbara+ kemgbe afọ iri na abụọ,+
20 Ma, lee! otu nwaanyị na-arịa ọrịa oruru ọbara+ kemgbe afọ iri na abụọ bịara ya n’azụ wee bitụ ọnụ ọnụ uwe elu ya aka;+