Matiu 17:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 Mgbe ụbọchị isii gasịrị, Jizọs kpọọrọ naanị Pita na Jems na Jọn nwanne ya ma kpọgote ha n’ugwu dị oké elu.+ Matiu 26:37 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 37 Ọ kpọọrọ Pita na ụmụ Zebedi abụọ+ wee malite inwe mwute, na-echegbukwa onwe ya nke ukwuu.+
17 Mgbe ụbọchị isii gasịrị, Jizọs kpọọrọ naanị Pita na Jems na Jọn nwanne ya ma kpọgote ha n’ugwu dị oké elu.+