Mak 9:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Ya mere, mgbe ụbọchị isii gasịrị, Jizọs kpọọrọ naanị Pita na Jems na Jọn ma kpọgote ha n’ugwu dị oké elu. O wee nwoghaa n’ihu ha,+ Luk 9:28 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 28 N’eziokwu, ihe dị ka ụbọchị asatọ mgbe o kwusịrị okwu ndị a, ọ kpọọrọ Pita na Jọn na Jems rịgoro n’ugwu ka o kpee ekpere.+ 2 Pita 1:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 Ee, anyị nụrụ+ mgbe e si n’eluigwe kwuo okwu a mgbe anyị na ya nọ n’ugwu nsọ ahụ.+
2 Ya mere, mgbe ụbọchị isii gasịrị, Jizọs kpọọrọ naanị Pita na Jems na Jọn ma kpọgote ha n’ugwu dị oké elu. O wee nwoghaa n’ihu ha,+
28 N’eziokwu, ihe dị ka ụbọchị asatọ mgbe o kwusịrị okwu ndị a, ọ kpọọrọ Pita na Jọn na Jems rịgoro n’ugwu ka o kpee ekpere.+