Matiu 17:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 Mgbe ụbọchị isii gasịrị, Jizọs kpọọrọ naanị Pita na Jems na Jọn nwanne ya ma kpọgote ha n’ugwu dị oké elu.+ Mak 9:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Ya mere, mgbe ụbọchị isii gasịrị, Jizọs kpọọrọ naanị Pita na Jems na Jọn ma kpọgote ha n’ugwu dị oké elu. O wee nwoghaa n’ihu ha,+
17 Mgbe ụbọchị isii gasịrị, Jizọs kpọọrọ naanị Pita na Jems na Jọn nwanne ya ma kpọgote ha n’ugwu dị oké elu.+
2 Ya mere, mgbe ụbọchị isii gasịrị, Jizọs kpọọrọ naanị Pita na Jems na Jọn ma kpọgote ha n’ugwu dị oké elu. O wee nwoghaa n’ihu ha,+