Matiu 17:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 Mgbe ụbọchị isii gasịrị, Jizọs kpọọrọ naanị Pita na Jems na Jọn nwanne ya ma kpọgote ha n’ugwu dị oké elu.+ Luk 9:28 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 28 N’eziokwu, ihe dị ka ụbọchị asatọ mgbe o kwusịrị okwu ndị a, ọ kpọọrọ Pita na Jọn na Jems rịgoro n’ugwu ka o kpee ekpere.+
17 Mgbe ụbọchị isii gasịrị, Jizọs kpọọrọ naanị Pita na Jems na Jọn nwanne ya ma kpọgote ha n’ugwu dị oké elu.+
28 N’eziokwu, ihe dị ka ụbọchị asatọ mgbe o kwusịrị okwu ndị a, ọ kpọọrọ Pita na Jọn na Jems rịgoro n’ugwu ka o kpee ekpere.+