Matiu 4:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Mgbe ọ hapụkwara Nazaret, ọ bịara biri na Kapaniọm+ n’akụkụ oké osimiri dị n’ógbè Zebulọn na Naftalaị,+ Luk 4:31 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 31 O wee gbadaa Kapaniọm,+ bụ́ obodo dị na Galili. O wee na-ezi ha ihe n’ụbọchị izu ike;
13 Mgbe ọ hapụkwara Nazaret, ọ bịara biri na Kapaniọm+ n’akụkụ oké osimiri dị n’ógbè Zebulọn na Naftalaị,+