Matiu 14:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 N’ihi na Herọd jidere Jọn, kee ya agbụ, tụba ya n’ụlọ mkpọrọ n’ihi Herodias nwunye Filip nwanne ya.+ Luk 3:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 Ma ebe ọ bụ na Jọn katọrọ Herọd onye na-achị ógbè ahụ n’ihi Herodias bụ́ nwunye nwanne ya nakwa n’ihi ihe ọjọọ niile Herọd mere,+
3 N’ihi na Herọd jidere Jọn, kee ya agbụ, tụba ya n’ụlọ mkpọrọ n’ihi Herodias nwunye Filip nwanne ya.+
19 Ma ebe ọ bụ na Jọn katọrọ Herọd onye na-achị ógbè ahụ n’ihi Herodias bụ́ nwunye nwanne ya nakwa n’ihi ihe ọjọọ niile Herọd mere,+