Matiu 14:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 N’egbughị oge, o mere ka ndị na-eso ụzọ ya banye n’ụgbọ mmiri wee buru ya ụzọ gaa n’ofe osimiri, ma ya onwe ya sịrị ìgwè mmadụ ahụ lawa.+ Jọn 6:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 N’ihi ya, mgbe ndị ahụ hụrụ ihe ịrịba ama ndị o mere, ha malitere ịsị: “N’ezie, onye a bụ onye amụma ahụ+ nke ga-abịa n’ụwa.”
22 N’egbughị oge, o mere ka ndị na-eso ụzọ ya banye n’ụgbọ mmiri wee buru ya ụzọ gaa n’ofe osimiri, ma ya onwe ya sịrị ìgwè mmadụ ahụ lawa.+
14 N’ihi ya, mgbe ndị ahụ hụrụ ihe ịrịba ama ndị o mere, ha malitere ịsị: “N’ezie, onye a bụ onye amụma ahụ+ nke ga-abịa n’ụwa.”