Ezikiel 33:31 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 31 Ha ga-abịakwute gị, dị ka ndị mmadụ si abịa, wee nọrọ ọdụ n’ihu gị dị ka ndị m.+ Ha ga-anụkwa okwu gị ma ha agaghị eme ya,+ n’ihi na ha ji ọnụ ha na-ekwupụta agụụ ihe ọjọọ na-agụ ha, ọ bụkwa n’uru na-ezighị ezi ka obi ha na-aga.+ Matiu 15:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 ‘Ndị a ji egbugbere ọnụ ha na-asọpụrụ m, ma obi ha dị nnọọ anya n’ebe m nọ.+
31 Ha ga-abịakwute gị, dị ka ndị mmadụ si abịa, wee nọrọ ọdụ n’ihu gị dị ka ndị m.+ Ha ga-anụkwa okwu gị ma ha agaghị eme ya,+ n’ihi na ha ji ọnụ ha na-ekwupụta agụụ ihe ọjọọ na-agụ ha, ọ bụkwa n’uru na-ezighị ezi ka obi ha na-aga.+