Aịzaya 35:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Mgbe ahụ ka a ga-emeghe anya ndị ìsì,+ a ga-emeghekwa ntị nke ndị ntị chiri.+ Matiu 11:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Ndị ìsì na-ahụ ụzọ,+ ndị ngwọrọ+ na-ejekwa ije, a na-eme ka ndị ekpenta+ dị ọcha, ndị ntị chiri+ na-anụkwa ihe, a na-akpọlitekwa ndị nwụrụ anwụ,+ a na-ezikwa ndị ogbenye ozi ọma;+ Matiu 15:30 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 30 Oké ìgwè mmadụ wee kpọrọ ndị dara ngwọrọ, ndị nwere nkwarụ, ndị ìsì, ndị ogbi, na ọtụtụ ndị na-arịa ihe ndị ọzọ, bịakwute ya. Ọ fọrọ nke nta ka ọ bụrụ na ha na-atọgbọ ha n’ụkwụ ya, o wee gwọọ ha;+
5 Ndị ìsì na-ahụ ụzọ,+ ndị ngwọrọ+ na-ejekwa ije, a na-eme ka ndị ekpenta+ dị ọcha, ndị ntị chiri+ na-anụkwa ihe, a na-akpọlitekwa ndị nwụrụ anwụ,+ a na-ezikwa ndị ogbenye ozi ọma;+
30 Oké ìgwè mmadụ wee kpọrọ ndị dara ngwọrọ, ndị nwere nkwarụ, ndị ìsì, ndị ogbi, na ọtụtụ ndị na-arịa ihe ndị ọzọ, bịakwute ya. Ọ fọrọ nke nta ka ọ bụrụ na ha na-atọgbọ ha n’ụkwụ ya, o wee gwọọ ha;+