4 Pita wee sị Jizọs: “Onyenwe anyị, ọ dị mma na anyị nọ n’ebe a. Ọ bụrụ na ị chọọ, m ga-ama ụlọikwuu atọ n’ebe a, otu maka gị, otu maka Mozis, otu maka Ịlaịja.”+
33 Mgbe ha si n’ebe ọ nọ na-apụ, Pita sịrị Jizọs: “Onye Ozizi, ọ dị mma na anyị nọ n’ebe a, ya mere, ka anyị maa ụlọikwuu atọ, otu maka gị, otu maka Mozis, otu maka Ịlaịja,” ma ọ maghị ihe ọ na-ekwu.+