Luk 23:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Herọd na ndị agha na-eche ya nche kparịrị ya,+ jirikwa ya mee ihe ọchị+ site n’iyiwe ya uwe mara mma, wee zighachiri ya Paịlet. Ndị Filipaị 2:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Ee e, kama o mere onwe ya ihe efu ma were ọdịdị onye ohu,+ wee dịrị n’oyiyi mmadụ.+
11 Herọd na ndị agha na-eche ya nche kparịrị ya,+ jirikwa ya mee ihe ọchị+ site n’iyiwe ya uwe mara mma, wee zighachiri ya Paịlet.