Ndị Rom 12:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 Ọ bụrụ na o kwere omume, ọ bụrụhaala na ọ dị unu n’aka, unu na mmadụ niile dịrị n’udo.+ Ndị Efesọs 4:29 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 29 Ka okwu rere ure ghara isi unu n’ọnụ pụta,+ kama nke ahụ, ka ọ bụrụ okwu dị mma maka iwuli elu dị ka ọ pụrụ ịdị mkpa, ka o wee mee ka ndị na-anụ ya nweta ihe dị mma.+ 1 Ndị Tesalonaịka 5:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 jirinụ ịhụnanya na-asọpụrụ ha nke ukwuu n’ụzọ pụrụ iche n’ihi ọrụ ha.+ Ka unu na ibe unu na-adị n’udo.+ Ndị Hibru 12:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Na-achụsonụ udo n’ebe mmadụ niile nọ,+ na ịdị nsọ+ nke ọ na-adịghị onye ga-ahụ Onyenwe anyị ma o nweghị ya,+
29 Ka okwu rere ure ghara isi unu n’ọnụ pụta,+ kama nke ahụ, ka ọ bụrụ okwu dị mma maka iwuli elu dị ka ọ pụrụ ịdị mkpa, ka o wee mee ka ndị na-anụ ya nweta ihe dị mma.+
13 jirinụ ịhụnanya na-asọpụrụ ha nke ukwuu n’ụzọ pụrụ iche n’ihi ọrụ ha.+ Ka unu na ibe unu na-adị n’udo.+
14 Na-achụsonụ udo n’ebe mmadụ niile nọ,+ na ịdị nsọ+ nke ọ na-adịghị onye ga-ahụ Onyenwe anyị ma o nweghị ya,+