Abụ Ọma 110:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 110 Ihe Jehova gwara Onyenwe m bụ:+“Nọdụ ala n’aka nri m+Ruo mgbe m debere ndị iro gị ka ha bụrụ ihe mgbakwasị ụkwụ gị.”+ Matiu 22:44 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 44 ‘Jehova gwara Onyenwe m, sị: “Nọdụ ala n’aka nri m ruo mgbe m debere ndị iro gị n’okpuru ụkwụ gị”’?+ Ọrụ Ndịozi 2:34 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 34 N’ezie, Devid arịgoghị n’eluigwe,+ ma ya onwe ya sịrị, ‘Jehova gwara Onyenwe m, sị: “Nọdụ ala n’aka nri m,+ 1 Ndị Kọrịnt 15:25 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 25 N’ihi na ọ ghaghị ịchị dị ka eze ruo mgbe Chineke debere ndị iro ya niile n’okpuru ụkwụ ya.+ Ndị Hibru 1:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Ma ọ̀ bụ onye n’ime ndị mmụọ ozi ka ọ gwatụworo, sị: “Nọdụ ala n’aka nri m, ruo mgbe m debere ndị iro gị ka ha bụrụ ihe mgbakwasị ụkwụ gị”?+
110 Ihe Jehova gwara Onyenwe m bụ:+“Nọdụ ala n’aka nri m+Ruo mgbe m debere ndị iro gị ka ha bụrụ ihe mgbakwasị ụkwụ gị.”+
44 ‘Jehova gwara Onyenwe m, sị: “Nọdụ ala n’aka nri m ruo mgbe m debere ndị iro gị n’okpuru ụkwụ gị”’?+
34 N’ezie, Devid arịgoghị n’eluigwe,+ ma ya onwe ya sịrị, ‘Jehova gwara Onyenwe m, sị: “Nọdụ ala n’aka nri m,+
13 Ma ọ̀ bụ onye n’ime ndị mmụọ ozi ka ọ gwatụworo, sị: “Nọdụ ala n’aka nri m, ruo mgbe m debere ndị iro gị ka ha bụrụ ihe mgbakwasị ụkwụ gị”?+