Matiu 26:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Ebe Jizọs maara ihe ha na-ekwu,+ ọ sịrị ha: “Gịnị mere unu ji na-enye nwaanyị a nsogbu? N’ihi na o meere m ihe ọma.+ Jọn 12:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Ya mere, Jizọs sịrị: “Hapụnụ ya, ka o mee ihe a maka ụbọchị olili m.+
10 Ebe Jizọs maara ihe ha na-ekwu,+ ọ sịrị ha: “Gịnị mere unu ji na-enye nwaanyị a nsogbu? N’ihi na o meere m ihe ọma.+