47 Mgbe ọ ka kpụ okwu n’ọnụ, lee! Judas,+ otu n’ime mmadụ iri na abụọ ahụ, bịara, ya na oké ìgwè mmadụ ndị ji mma agha+ na okpiri, ndị si n’ebe ndị isi nchụàjà na ndị okenye ndị Juu nọ bịa.+
47 Mgbe ọ ka kpụ okwu n’ọnụ, lee! ìgwè mmadụ bịara, nwoke ahụ a na-akpọ Judas, bụ́ otu n’ime mmadụ iri na abụọ ahụ, nọkwa na-aga n’ihu ha;+ o wee bịaruo Jizọs nso ka o susuo ya ọnụ.+