Mak 14:43 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 43 Ozugbo ahụ, mgbe ọ ka kpụ okwu n’ọnụ, Judas, otu n’ime mmadụ iri na abụọ ahụ, bịarutere, ya na ìgwè mmadụ ndị ji mma agha na okpiri, ndị si n’ebe ndị isi nchụàjà na ndị odeakwụkwọ na ndị okenye nọ.+
43 Ozugbo ahụ, mgbe ọ ka kpụ okwu n’ọnụ, Judas, otu n’ime mmadụ iri na abụọ ahụ, bịarutere, ya na ìgwè mmadụ ndị ji mma agha na okpiri, ndị si n’ebe ndị isi nchụàjà na ndị odeakwụkwọ na ndị okenye nọ.+