Mak 14:43 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 43 Ozugbo ahụ, mgbe ọ ka kpụ okwu n’ọnụ, Judas, otu n’ime ndịozi iri na abụọ ahụ, bịarutere, ya na ìgwè mmadụ ndị ji mma agha na okpiri. Ọ bụ ndị isi nchụàjà na ndị odeakwụkwọ na ndị okenye dunyere ha.+ Mak Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 14:43 Jizọs Bụ Ụzọ, p. 284 Ụlọ Nche,10/15/1990, p. 8
43 Ozugbo ahụ, mgbe ọ ka kpụ okwu n’ọnụ, Judas, otu n’ime ndịozi iri na abụọ ahụ, bịarutere, ya na ìgwè mmadụ ndị ji mma agha na okpiri. Ọ bụ ndị isi nchụàjà na ndị odeakwụkwọ na ndị okenye dunyere ha.+