Matiu 27:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Mgbe ọ bụla a na-eme ememme a, ihe gọvanọ ahụ na-emekarị bụ ịhapụrụ ìgwè mmadụ ahụ otu onye mkpọrọ, ya bụ, onye ha chọrọ.+ Luk 23:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17* —— Jọn 18:39 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 39 Unu nwekwara omenala na m ga-ahapụrụ unu otu onye n’oge ememme ngabiga.+ Ya mere, ùnu chọrọ ka m hapụrụ unu eze ndị Juu?”
15 Mgbe ọ bụla a na-eme ememme a, ihe gọvanọ ahụ na-emekarị bụ ịhapụrụ ìgwè mmadụ ahụ otu onye mkpọrọ, ya bụ, onye ha chọrọ.+
39 Unu nwekwara omenala na m ga-ahapụrụ unu otu onye n’oge ememme ngabiga.+ Ya mere, ùnu chọrọ ka m hapụrụ unu eze ndị Juu?”