Matiu 27:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Mgbe ọ bụla a na-eme ememme a, ihe gọvanọ ahụ na-emekarị bụ ịhapụrụ ìgwè mmadụ ahụ otu onye mkpọrọ, ya bụ, onye ha chọrọ.+ Mak 15:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Mgbe ọ bụla a na-eme ememme a, ọ na-ahapụrụ ha otu onye mkpọrọ nke ha rịọrọ ka ọ tọhapụrụ ha.+
15 Mgbe ọ bụla a na-eme ememme a, ihe gọvanọ ahụ na-emekarị bụ ịhapụrụ ìgwè mmadụ ahụ otu onye mkpọrọ, ya bụ, onye ha chọrọ.+