Luk 23:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 Ha wee malite iti mkpu, na-asị: “Kpọgide ya n’osisi! Kpọgide ya n’osisi!”+ Jọn 19:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Otú ọ dị, mgbe ndị isi nchụàjà na ndị ọrụ nche hụrụ ya, ha tiri mkpu, sị: “Kpọgide ya n’osisi! Kpọgide ya n’osisi!”+ Paịlet wee sị ha: “Kpọrọnụ ya n’onwe unu kpọgide n’osisi, n’ihi na o nweghị ihe ọjọọ m hụrụ o mere.”+
6 Otú ọ dị, mgbe ndị isi nchụàjà na ndị ọrụ nche hụrụ ya, ha tiri mkpu, sị: “Kpọgide ya n’osisi! Kpọgide ya n’osisi!”+ Paịlet wee sị ha: “Kpọrọnụ ya n’onwe unu kpọgide n’osisi, n’ihi na o nweghị ihe ọjọọ m hụrụ o mere.”+