Matiu 16:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Ọgbọ ọjọọ nke na-akwa iko* na-achọ ihe ịrịba ama, ma a gaghị enye ya ihe ịrịba ama ọ bụla+ ma e wezụga ihe ịrịba ama Jona.”+ O wee hapụ ha pụọ.+ Matiu 27:42 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 42 “Ọ zọpụtara ndị ọzọ; ọ pụghị ịzọpụta onwe ya! Ọ bụ Eze+ Izrel; ya si n’osisi ịta ahụhụ rịdata, anyị ga-ekwerekwa na ya.+ Ndị Rom 3:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Ọ̀ bụzi ka gịnị mee? Ọ bụrụ na ụfọdụ egosighị okwukwe,+ enweghị okwukwe ha ọ̀ ga-eme, ma eleghị anya, ka ikwesị ntụkwasị obi+ nke Chineke ghara ịdị irè?+
4 Ọgbọ ọjọọ nke na-akwa iko* na-achọ ihe ịrịba ama, ma a gaghị enye ya ihe ịrịba ama ọ bụla+ ma e wezụga ihe ịrịba ama Jona.”+ O wee hapụ ha pụọ.+
42 “Ọ zọpụtara ndị ọzọ; ọ pụghị ịzọpụta onwe ya! Ọ bụ Eze+ Izrel; ya si n’osisi ịta ahụhụ rịdata, anyị ga-ekwerekwa na ya.+
3 Ọ̀ bụzi ka gịnị mee? Ọ bụrụ na ụfọdụ egosighị okwukwe,+ enweghị okwukwe ha ọ̀ ga-eme, ma eleghị anya, ka ikwesị ntụkwasị obi+ nke Chineke ghara ịdị irè?+