Matiu 12:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Otú ọ dị, a sị na unu ghọtara ihe nke a pụtara, ‘Achọrọ m ebere,+ ọ bụghị àjà,’+ unu agaraghị ama ndị ikpe na-amaghị ikpe. Ndị Kọlọsi 2:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 Ya mere, unu ekwela ka onye ọ bụla kpee unu ikpe+ n’iri ihe oriri na ịṅụ ihe ọṅụṅụ+ ma ọ bụ n’ihe banyere ememme+ ma ọ bụ banyere ememme ọnwa ọhụrụ+ ma ọ bụ banyere ụbọchị izu ike;+
7 Otú ọ dị, a sị na unu ghọtara ihe nke a pụtara, ‘Achọrọ m ebere,+ ọ bụghị àjà,’+ unu agaraghị ama ndị ikpe na-amaghị ikpe.
16 Ya mere, unu ekwela ka onye ọ bụla kpee unu ikpe+ n’iri ihe oriri na ịṅụ ihe ọṅụṅụ+ ma ọ bụ n’ihe banyere ememme+ ma ọ bụ banyere ememme ọnwa ọhụrụ+ ma ọ bụ banyere ụbọchị izu ike;+