Hosia 6:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 N’ihi na ihe na-atọ m ụtọ bụ obiọma,+ ọ bụghị àjà;+ ịmara Chineke na-atọkwa m ụtọ, ọ bụghị àjà a na-esurecha n’ọkụ.+ Maịka 6:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Olee ihe m ga-eji gakwuru+ Jehova? Olee ihe m ga-eji kpọọrọ Chineke nke nọ n’elu isiala?+ M̀ ga-eji àjà a na-esurecha n’ọkụ gakwuru ya,+ m̀ ga-eji ụmụ ehi ndị gbara otu afọ? Matiu 9:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Ya mere, gaanụ mata ihe ihe a pụtara, ‘Achọrọ m ebere, ọ bụghị àjà.’+ N’ihi na ọ bụghị ndị ezi omume ka m bịara ịkpọ, kama ọ bụ ndị mmehie.”
6 N’ihi na ihe na-atọ m ụtọ bụ obiọma,+ ọ bụghị àjà;+ ịmara Chineke na-atọkwa m ụtọ, ọ bụghị àjà a na-esurecha n’ọkụ.+
6 Olee ihe m ga-eji gakwuru+ Jehova? Olee ihe m ga-eji kpọọrọ Chineke nke nọ n’elu isiala?+ M̀ ga-eji àjà a na-esurecha n’ọkụ gakwuru ya,+ m̀ ga-eji ụmụ ehi ndị gbara otu afọ?
13 Ya mere, gaanụ mata ihe ihe a pụtara, ‘Achọrọ m ebere, ọ bụghị àjà.’+ N’ihi na ọ bụghị ndị ezi omume ka m bịara ịkpọ, kama ọ bụ ndị mmehie.”