Abụ Ọma 95:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Batanụ, ka anyị fee ya ofufe, kpọọrọ ya isiala;+Ka anyị gbuo ikpere n’ala+ n’ihu Jehova bụ́ Onye kere anyị.+ Ndị Efesọs 3:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Ọ bụ nke a mere m ji na-egburu Nna anyị+ ikpere n’ala,+
6 Batanụ, ka anyị fee ya ofufe, kpọọrọ ya isiala;+Ka anyị gbuo ikpere n’ala+ n’ihu Jehova bụ́ Onye kere anyị.+