Matiu 13:34 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 34 Ihe ndị a niile ka Jizọs ji ihe atụ dị iche iche gwa ìgwè mmadụ ahụ. N’ezie, ọ dịghị agwa ha okwu ma ọ bụrụ na o jighị ihe atụ;+
34 Ihe ndị a niile ka Jizọs ji ihe atụ dị iche iche gwa ìgwè mmadụ ahụ. N’ezie, ọ dịghị agwa ha okwu ma ọ bụrụ na o jighị ihe atụ;+