Mak 4:34 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 34 N’ezie, ọ dịghị agwa ha okwu ma ọ bụrụ na o jighị ihe atụ, ma mgbe naanị ha nọ, ọ na-akọwara ndị na-eso ụzọ ya ihe niile.+
34 N’ezie, ọ dịghị agwa ha okwu ma ọ bụrụ na o jighị ihe atụ, ma mgbe naanị ha nọ, ọ na-akọwara ndị na-eso ụzọ ya ihe niile.+