Matiu 13:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 O wee zaa, sị: “Ọ bụ unu ka e nyere ikike ịghọta ihe nzuzo ndị dị nsọ+ nke alaeze eluigwe, ma e nyeghị ndị ahụ ikike ya.+ Matiu 13:35 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 35 ka e wee mezuo ihe e kwuru site n’ọnụ onye amụma, bụ́ onye sịrị: “M ga-emeghe ọnụ m jiri ihe atụ kwuo okwu. M ga-ekwusa ihe ndị zoro ezo kemgbe a tọrọ ntọala ụwa.”+ Mak 4:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 O wee sị ha: “Ọ bụ unu ka e nyere ikike ịghọta ihe nzuzo dị nsọ+ nke alaeze Chineke, ma n’ebe ndị nọ n’èzí nọ, ihe niile na-eme bụụrụ ha ihe atụ,+
11 O wee zaa, sị: “Ọ bụ unu ka e nyere ikike ịghọta ihe nzuzo ndị dị nsọ+ nke alaeze eluigwe, ma e nyeghị ndị ahụ ikike ya.+
35 ka e wee mezuo ihe e kwuru site n’ọnụ onye amụma, bụ́ onye sịrị: “M ga-emeghe ọnụ m jiri ihe atụ kwuo okwu. M ga-ekwusa ihe ndị zoro ezo kemgbe a tọrọ ntọala ụwa.”+
11 O wee sị ha: “Ọ bụ unu ka e nyere ikike ịghọta ihe nzuzo dị nsọ+ nke alaeze Chineke, ma n’ebe ndị nọ n’èzí nọ, ihe niile na-eme bụụrụ ha ihe atụ,+