Matiu 9:27 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 27 Mgbe Jizọs si ebe ahụ na-agafe, ndị ìsì abụọ+ sooro ya, na-eti mkpu, sị: “Meere anyị ebere,+ Nwa Devid.” Matiu 20:30 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 30 Ma, lee! Mgbe ndị ìsì abụọ ndị nọ ọdụ n’akụkụ okporo ụzọ nụrụ na ọ bụ Jizọs na-agafe, ha tiri mkpu, sị: “Onyenwe anyị, meere anyị ebere, Nwa Devid!”+
27 Mgbe Jizọs si ebe ahụ na-agafe, ndị ìsì abụọ+ sooro ya, na-eti mkpu, sị: “Meere anyị ebere,+ Nwa Devid.”
30 Ma, lee! Mgbe ndị ìsì abụọ ndị nọ ọdụ n’akụkụ okporo ụzọ nụrụ na ọ bụ Jizọs na-agafe, ha tiri mkpu, sị: “Onyenwe anyị, meere anyị ebere, Nwa Devid!”+