Jona 1:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 Jehova wee mee ka otu nnukwu azụ̀ loo Jona, nke mere na Jona+ nọrọ n’afọ azụ̀ ahụ ụbọchị atọ, ehihie na abalị.+ Matiu 20:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 ha ga-enyefekwa ya n’aka ndị mba ọzọ ka ha were ya mee ihe ọchị, pịakwa ya ihe ma kpọgide ya n’osisi,+ n’ụbọchị nke atọ, a ga-akpọlite ya.”+ Mak 10:34 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 34 ha ga-ejikwa ya mee ihe ọchị, gbụọ ya ọnụ mmiri, pịakwa ya ihe ma gbuo ya, ma mgbe ụbọchị atọ gasịrị, ọ ga-ebili.”+ Luk 9:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 kama ọ sịrị ha: “Nwa nke mmadụ ga-ata ọtụtụ ahụhụ, ndị okenye na ndị isi nchụàjà na ndị odeakwụkwọ ga-ajụkwa ya, a ga-egbukwa ya.+ N’ụbọchị nke atọ, a ga-akpọlite ya.”+
17 Jehova wee mee ka otu nnukwu azụ̀ loo Jona, nke mere na Jona+ nọrọ n’afọ azụ̀ ahụ ụbọchị atọ, ehihie na abalị.+
19 ha ga-enyefekwa ya n’aka ndị mba ọzọ ka ha were ya mee ihe ọchị, pịakwa ya ihe ma kpọgide ya n’osisi,+ n’ụbọchị nke atọ, a ga-akpọlite ya.”+
34 ha ga-ejikwa ya mee ihe ọchị, gbụọ ya ọnụ mmiri, pịakwa ya ihe ma gbuo ya, ma mgbe ụbọchị atọ gasịrị, ọ ga-ebili.”+
22 kama ọ sịrị ha: “Nwa nke mmadụ ga-ata ọtụtụ ahụhụ, ndị okenye na ndị isi nchụàjà na ndị odeakwụkwọ ga-ajụkwa ya, a ga-egbukwa ya.+ N’ụbọchị nke atọ, a ga-akpọlite ya.”+