Habakọk 2:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 N’ihi na nkume ga-esi ná mgbidi kwaa ákwá arịrị, ntụhie ga-esikwa n’elu ụlọ zaghachi ya.+ Matiu 3:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 unu asịkwala n’ime onwe unu, ‘Ebreham bụ nna anyị.’+ N’ihi na ana m asị unu na Chineke nwere ike ime ka Ebreham nweta ụmụ+ site na nkume ndị a.
9 unu asịkwala n’ime onwe unu, ‘Ebreham bụ nna anyị.’+ N’ihi na ana m asị unu na Chineke nwere ike ime ka Ebreham nweta ụmụ+ site na nkume ndị a.