Matiu 21:25 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 25 Baptizim Jọn mere, ebee ka o si? Ò si n’eluigwe ka ò si n’aka mmadụ?”+ Ma ha malitere ikwu n’etiti onwe ha, sị: “Ọ bụrụ na anyị asị, ‘O si n’eluigwe,’ ọ ga-asị anyị, ‘Gịnịzi mere unu ekwereghị ya?’+ Mak 11:31 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 31 Ya mere, ha malitere ikwu n’etiti onwe ha, sị: “Ọ bụrụ na anyị asị, ‘O si n’eluigwe,’ ọ ga-asị, ‘Ọ bụrụ otú ahụ, gịnị mere unu ekwereghị ya?’+
25 Baptizim Jọn mere, ebee ka o si? Ò si n’eluigwe ka ò si n’aka mmadụ?”+ Ma ha malitere ikwu n’etiti onwe ha, sị: “Ọ bụrụ na anyị asị, ‘O si n’eluigwe,’ ọ ga-asị anyị, ‘Gịnịzi mere unu ekwereghị ya?’+
31 Ya mere, ha malitere ikwu n’etiti onwe ha, sị: “Ọ bụrụ na anyị asị, ‘O si n’eluigwe,’ ọ ga-asị, ‘Ọ bụrụ otú ahụ, gịnị mere unu ekwereghị ya?’+