Matiu 21:32 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 32 N’ihi na Jọn bịakwutere unu, na-egosi unu ụzọ ezi omume,+ ma unu ekwereghị ya.+ Otú ọ dị, ndị ọnaụtụ na ụmụ nwaanyị akwụna kweere ya,+ ma unu onwe unu, ọ bụ ezie na unu hụrụ nke a, unu akwaghị ụta n’ikpeazụ ka unu wee kwere ya. Mak 11:31 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 31 Ya mere, ha malitere ikwu n’etiti onwe ha, sị: “Ọ bụrụ na anyị asị, ‘O si n’eluigwe,’ ọ ga-asị, ‘Ọ bụrụ otú ahụ, gịnị mere unu ekwereghị ya?’+ Luk 7:30 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 30 Ma ndị Farisii na ndị maara Iwu ahụ ledara ndụmọdụ+ Chineke nyere ha anya, ebe ọ bụ na o meghị ha baptizim.)
32 N’ihi na Jọn bịakwutere unu, na-egosi unu ụzọ ezi omume,+ ma unu ekwereghị ya.+ Otú ọ dị, ndị ọnaụtụ na ụmụ nwaanyị akwụna kweere ya,+ ma unu onwe unu, ọ bụ ezie na unu hụrụ nke a, unu akwaghị ụta n’ikpeazụ ka unu wee kwere ya.
31 Ya mere, ha malitere ikwu n’etiti onwe ha, sị: “Ọ bụrụ na anyị asị, ‘O si n’eluigwe,’ ọ ga-asị, ‘Ọ bụrụ otú ahụ, gịnị mere unu ekwereghị ya?’+
30 Ma ndị Farisii na ndị maara Iwu ahụ ledara ndụmọdụ+ Chineke nyere ha anya, ebe ọ bụ na o meghị ha baptizim.)