Matiu 22:42 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 42 “Gịnị ka unu chere banyere Kraịst? Nwa ònye ka ọ bụ?” Ha sịrị ya: “Nwa Devid.”+ Mak 12:35 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 35 Otú ọ dị, mgbe Jizọs na-ezi ihe n’ụlọ nsọ, ọ sịrị: “Olee otú o si bụrụ na ndị odeakwụkwọ na-ekwu na Kraịst bụ nwa Devid?+
35 Otú ọ dị, mgbe Jizọs na-ezi ihe n’ụlọ nsọ, ọ sịrị: “Olee otú o si bụrụ na ndị odeakwụkwọ na-ekwu na Kraịst bụ nwa Devid?+