Luk 20:41 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 41 O wee sị ha: “Olee otú o si bụrụ na a na-ekwu na Kraịst bụ nwa Devid?+ Jọn 7:42 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 42 Ọ̀ bụ na Akwụkwọ Nsọ ekwughị na Kraịst ga-esi n’agbụrụ Devid,+ na ọ ga-esi na Betlehem+ bụ́ obodo nta ebe Devid biri?”+
42 Ọ̀ bụ na Akwụkwọ Nsọ ekwughị na Kraịst ga-esi n’agbụrụ Devid,+ na ọ ga-esi na Betlehem+ bụ́ obodo nta ebe Devid biri?”+