Mak 13:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Ma mgbe ha du unu na-aga ka ha nyefee unu, unu ebula ụzọ na-echegbu onwe unu banyere ihe unu ga-ekwu;+ kama ihe ọ bụla e nyere unu n’oge awa ahụ, kwuonụ ya, n’ihi na ọ bụghị unu na-ekwu, kama ọ bụ mmụọ nsọ na-ekwu.+ Ọrụ Ndịozi 6:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Otú ọ dị, amamihe+ na mmụọ o ji na-ekwu okwu karịrị ha.+
11 Ma mgbe ha du unu na-aga ka ha nyefee unu, unu ebula ụzọ na-echegbu onwe unu banyere ihe unu ga-ekwu;+ kama ihe ọ bụla e nyere unu n’oge awa ahụ, kwuonụ ya, n’ihi na ọ bụghị unu na-ekwu, kama ọ bụ mmụọ nsọ na-ekwu.+