Matiu 24:30 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 30 Mgbe ahụ, ihe ịrịba ama nke Nwa nke mmadụ+ ga-apụta n’eluigwe, mgbe ahụkwa, ebo niile nke ụwa ga-eti aka n’obi, kwaa ákwá arịrị,+ ha ga-ahụkwa Nwa nke mmadụ ka ọ na-abịa n’ígwé ojii nke eluigwe n’ike na ebube dị ukwuu.+ Mak 13:26 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 26 Mgbe ahụ, ha ga-ahụ Nwa nke mmadụ+ ka ọ na-abịa n’ígwé ojii n’ike na ebube dị ukwuu.+ Mkpughe 1:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Lee! Ọ na-abịa n’ígwé ojii,+ anya niile ga-ahụ ya,+ ndị mara ya ube+ ga-ahụkwa ya; ebo niile nke ụwa ga-etikwa aka n’obi n’iru uju n’ihi ya.+ Ee, Amen.
30 Mgbe ahụ, ihe ịrịba ama nke Nwa nke mmadụ+ ga-apụta n’eluigwe, mgbe ahụkwa, ebo niile nke ụwa ga-eti aka n’obi, kwaa ákwá arịrị,+ ha ga-ahụkwa Nwa nke mmadụ ka ọ na-abịa n’ígwé ojii nke eluigwe n’ike na ebube dị ukwuu.+
7 Lee! Ọ na-abịa n’ígwé ojii,+ anya niile ga-ahụ ya,+ ndị mara ya ube+ ga-ahụkwa ya; ebo niile nke ụwa ga-etikwa aka n’obi n’iru uju n’ihi ya.+ Ee, Amen.