Emọs 9:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 ‘N’ihi na, lee! m na-enye iwu, m ga-ayọgharịkwa ụlọ Izrel n’etiti mba niile,+ dị ka mmadụ si ayọgharị myọ, ma otu obere okwute agaghị ada n’ala. Matiu 26:31 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 31 Mgbe ahụ, Jizọs sịrị ha: “Unu niile ga-asụ ngọngọ n’ihi m n’abalị a, n’ihi na e dere, sị, ‘M ga-egbu onye ọzụzụ atụrụ, ìgwè atụrụ ya ga-agbasasịkwa.’+ Mak 14:27 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 27 Jizọs wee sị ha: “Unu niile ga-asụ ngọngọ, n’ihi na e dere, sị, ‘M ga-egbu onye ọzụzụ atụrụ,+ atụrụ ya ga-agbasasịkwa.’+
9 ‘N’ihi na, lee! m na-enye iwu, m ga-ayọgharịkwa ụlọ Izrel n’etiti mba niile,+ dị ka mmadụ si ayọgharị myọ, ma otu obere okwute agaghị ada n’ala.
31 Mgbe ahụ, Jizọs sịrị ha: “Unu niile ga-asụ ngọngọ n’ihi m n’abalị a, n’ihi na e dere, sị, ‘M ga-egbu onye ọzụzụ atụrụ, ìgwè atụrụ ya ga-agbasasịkwa.’+
27 Jizọs wee sị ha: “Unu niile ga-asụ ngọngọ, n’ihi na e dere, sị, ‘M ga-egbu onye ọzụzụ atụrụ,+ atụrụ ya ga-agbasasịkwa.’+