Luk 18:31 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 31 O wee kpọpụ mmadụ iri na abụọ ahụ n’akụkụ wee sị ha: “Lee! Anyị na-agbago Jeruselem, a ga-emezukwa ihe niile e dere site n’aka ndị amụma+ banyere Nwa nke mmadụ.+
31 O wee kpọpụ mmadụ iri na abụọ ahụ n’akụkụ wee sị ha: “Lee! Anyị na-agbago Jeruselem, a ga-emezukwa ihe niile e dere site n’aka ndị amụma+ banyere Nwa nke mmadụ.+