Matiu 26:30 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 30 N’ikpeazụ, mgbe ha bụsịrị abụ otuto,+ ha pụrụ gaa n’Ugwu Oliv.+ Mak 14:26 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 26 N’ikpeazụ, mgbe ha bụsịrị abụ otuto,+ ha pụrụ gaa n’Ugwu Oliv.+ Jọn 18:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 Mgbe Jizọs kwusịrị ihe ndị a, ya na ndị na-eso ụzọ ya pụrụ wee gafee iyi Kidrọn+ gaa n’ebe e nwere ubi. Ya na ndị na-eso ụzọ ya banyekwara n’ime ya.+
18 Mgbe Jizọs kwusịrị ihe ndị a, ya na ndị na-eso ụzọ ya pụrụ wee gafee iyi Kidrọn+ gaa n’ebe e nwere ubi. Ya na ndị na-eso ụzọ ya banyekwara n’ime ya.+