Ọrụ Ndịozi 4:27 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 27 N’agbanyeghị nke ahụ, ma Herọd ma Pọntiọs Paịlet,+ tinyere ndị mba ọzọ na ndị Izrel, zukọtara n’obodo a megide ohu gị dị nsọ,+ bụ́ Jizọs, onye i tere mmanụ,+
27 N’agbanyeghị nke ahụ, ma Herọd ma Pọntiọs Paịlet,+ tinyere ndị mba ọzọ na ndị Izrel, zukọtara n’obodo a megide ohu gị dị nsọ,+ bụ́ Jizọs, onye i tere mmanụ,+