Ọrụ Ndịozi 4:27 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 27 Ihe a mezuru, n’ihi na Herọd na Pọntiọs Paịlet+ nakwa ndị mba ọzọ na ndị Izrel zukọtara n’obodo a megide Jizọs, bụ́ ohu gị dị nsọ, onye i tere mmanụ.+ Ọrụ Ndịozi Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 4:27 Ịnọ ná Ntụkwasị Obi, p. 23-24
27 Ihe a mezuru, n’ihi na Herọd na Pọntiọs Paịlet+ nakwa ndị mba ọzọ na ndị Izrel zukọtara n’obodo a megide Jizọs, bụ́ ohu gị dị nsọ, onye i tere mmanụ.+