Jenesis 46:30 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 30 N’ikpeazụ, Izrel sịrị Josef: “Adị m njikere ịnwụ ugbu a,+ ugbu a m hụworo ihu gị, ebe ọ bụ na ị ka nọ ndụ.” Aịzaya 57:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Ọ na-enwe udo;+ onye ọ bụla nke na-eje ije n’ụzọ kwụ ọtọ+ na-ezuru ike+ n’ihe ndina ya.+
30 N’ikpeazụ, Izrel sịrị Josef: “Adị m njikere ịnwụ ugbu a,+ ugbu a m hụworo ihu gị, ebe ọ bụ na ị ka nọ ndụ.”