Jenesis 45:28 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 28 Izrel wee tie mkpu, sị: “O zuwo! Josef nwa m ka nọ ndụ! Ehee, ka m gaa hụ ya tupu mụ anwụọ!”+ Luk 2:29 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 29 “Ugbu a, Ọkaakaa Onyenwe anyị, ị ga-ahapụ ohu gị ka ọ nwụọ n’udo+ dị ka i kwuru;