Jenesis 46:30 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 30 N’ikpeazụ, Izrel sịrị Josef: “Adị m njikere ịnwụ ugbu a,+ ugbu a m hụworo ihu gị, ebe ọ bụ na ị ka nọ ndụ.” Luk 2:29 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 29 “Ugbu a, Ọkaakaa Onyenwe anyị, ị ga-ahapụ ohu gị ka ọ nwụọ n’udo+ dị ka i kwuru;
30 N’ikpeazụ, Izrel sịrị Josef: “Adị m njikere ịnwụ ugbu a,+ ugbu a m hụworo ihu gị, ebe ọ bụ na ị ka nọ ndụ.”