Ọrụ Ndịozi 2:46 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 46 Kwa ụbọchị, ha na-eji otu obi anọ mgbe niile n’ụlọ nsọ,+ ha na-erikwa ihe oriri n’ụlọ ibe ha, jirikwa oké ọṅụ+ na ezi obi na-eri nri,
46 Kwa ụbọchị, ha na-eji otu obi anọ mgbe niile n’ụlọ nsọ,+ ha na-erikwa ihe oriri n’ụlọ ibe ha, jirikwa oké ọṅụ+ na ezi obi na-eri nri,