Mak 1:25 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 25 Ma Jizọs baara ya mba, sị: “Mechie ọnụ, sikwa n’ime ya pụta!”+ Mak 3:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Ma o nyesiri ha iwu ike ọtụtụ ugboro ka ha ghara ime ka a mata ya.+ Ọrụ Ndịozi 16:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 Nwa agbọghọ a nọgidere na-eso anyị na Pọl ma na-eti mkpu,+ sị: “Ndị a bụ ndị ohu nke Chineke Onye Kasị Elu, bụ́ ndị na-ekwusara unu ụzọ nzọpụta.” Ọrụ Ndịozi 16:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 Ọ nọgidere na-eme nke a ruo ọtụtụ ụbọchị. N’ikpeazụ, ike ya gwụrụ Pọl,+ o wee tụgharịa gwa mmụọ ahụ, sị: “Ana m enye gị iwu n’aha Jizọs Kraịst ka i si n’ime ya pụta.”+ O wee pụta n’otu oge awa ahụ.+
17 Nwa agbọghọ a nọgidere na-eso anyị na Pọl ma na-eti mkpu,+ sị: “Ndị a bụ ndị ohu nke Chineke Onye Kasị Elu, bụ́ ndị na-ekwusara unu ụzọ nzọpụta.”
18 Ọ nọgidere na-eme nke a ruo ọtụtụ ụbọchị. N’ikpeazụ, ike ya gwụrụ Pọl,+ o wee tụgharịa gwa mmụọ ahụ, sị: “Ana m enye gị iwu n’aha Jizọs Kraịst ka i si n’ime ya pụta.”+ O wee pụta n’otu oge awa ahụ.+