Mak 1:34 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 34 O wee gwọọ ọtụtụ ndị na-arịa ụdị ọrịa dị iche iche,+ ọ chụpụkwara ọtụtụ ndị mmụọ ọjọọ, ma ọ dịghị ekwe ka ndị mmụọ ọjọọ ahụ kwuo okwu, n’ihi na ha maara na ọ bụ Kraịst.+ Luk 9:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 O wee kpọkọta mmadụ iri na abụọ ahụ wee mee ka ha nwee ike, nyekwa ha ikike ịchụpụ ndị mmụọ ọjọọ niile na ịgwọ ọrịa dị iche iche.+ Luk 10:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 Mmadụ iri asaa ahụ wee jiri ọṅụ lọta, na-asị: “Onyenwe anyị, e doro ọbụna ndị mmụọ ọjọọ+ n’okpuru anyị site n’ịkpọ aha gị.”
34 O wee gwọọ ọtụtụ ndị na-arịa ụdị ọrịa dị iche iche,+ ọ chụpụkwara ọtụtụ ndị mmụọ ọjọọ, ma ọ dịghị ekwe ka ndị mmụọ ọjọọ ahụ kwuo okwu, n’ihi na ha maara na ọ bụ Kraịst.+
9 O wee kpọkọta mmadụ iri na abụọ ahụ wee mee ka ha nwee ike, nyekwa ha ikike ịchụpụ ndị mmụọ ọjọọ niile na ịgwọ ọrịa dị iche iche.+
17 Mmadụ iri asaa ahụ wee jiri ọṅụ lọta, na-asị: “Onyenwe anyị, e doro ọbụna ndị mmụọ ọjọọ+ n’okpuru anyị site n’ịkpọ aha gị.”