Mak 3:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Ma o nyesiri ha iwu ike ọtụtụ ugboro ka ha ghara ime ka a mata ya.+ Luk 4:41 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 41 Ndị mmụọ ọjọọ na-esikwa n’ime ọtụtụ mmadụ na-apụta,+ na-eti mkpu, sị: “Ị bụ Ọkpara+ Chineke.” Ma, ọ na-abara ha mba, ọ naghịkwa ekwe ka ha kwuo okwu,+ n’ihi na ha maara+ na ọ bụ ya bụ Kraịst.+
41 Ndị mmụọ ọjọọ na-esikwa n’ime ọtụtụ mmadụ na-apụta,+ na-eti mkpu, sị: “Ị bụ Ọkpara+ Chineke.” Ma, ọ na-abara ha mba, ọ naghịkwa ekwe ka ha kwuo okwu,+ n’ihi na ha maara+ na ọ bụ ya bụ Kraịst.+